1 Samuel 30:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 A dọkwaara ndị nwunye Devid abụọ n’agha. Otu bụ Ahịnoam nwaanyị Jezril, nke ọzọ abụrụ Abigel, onye Kamel,+ onye bụ́bu nwunye Nebal. 2 Samuel 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe Devid si Hebrọn lọta Jeruselem, o nwetakwuru ndị iko,+ lụkwuokwa ụmụ nwaanyị. Ọ mụtakwukwara ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị.+
5 A dọkwaara ndị nwunye Devid abụọ n’agha. Otu bụ Ahịnoam nwaanyị Jezril, nke ọzọ abụrụ Abigel, onye Kamel,+ onye bụ́bu nwunye Nebal.
13 Mgbe Devid si Hebrọn lọta Jeruselem, o nwetakwuru ndị iko,+ lụkwuokwa ụmụ nwaanyị. Ọ mụtakwukwara ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị.+