1 Samuel 23:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Devid gara biri n’ala ịkpa Zif bụ́ ugwu ugwu,+ n’ebe siri ike mbanye. Sọl na-achọgharịkwa ya ụbọchị niile,+ ma Jehova enyefeghị ya n’aka ya. 1 Samuel 26:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Sọl asị Devid: “Ka Chineke gọzie gị, Devid nwa m. Ị ga na-akpa ike. Ihe ga na-agazikwara gị.”+ Devid wee pụwa, Sọl alaghachi n’ụlọ ya.+
14 Devid gara biri n’ala ịkpa Zif bụ́ ugwu ugwu,+ n’ebe siri ike mbanye. Sọl na-achọgharịkwa ya ụbọchị niile,+ ma Jehova enyefeghị ya n’aka ya.
25 Sọl asị Devid: “Ka Chineke gọzie gị, Devid nwa m. Ị ga na-akpa ike. Ihe ga na-agazikwara gị.”+ Devid wee pụwa, Sọl alaghachi n’ụlọ ya.+