Emọs 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụlaMa ọ bụrụ na o bughị ụzọ mee ka ndị amụma ya mara ihe ọ na-achọghị ka ndị ọzọ mara.+
7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụlaMa ọ bụrụ na o bughị ụzọ mee ka ndị amụma ya mara ihe ọ na-achọghị ka ndị ọzọ mara.+