Joshụa 19:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe e fere nza nke anọ,+ ọ dabaara ebo Ịsaka,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. 18 Ala ha ruru Jezril,+ Kesọlọt, Shunem,+ 1 Samuel 29:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Devid na ndị so ya wee bilie n’isi ụtụtụ, ka ha laghachi Filistia. Ma ndị Filistia gawara Jezril.+
17 Mgbe e fere nza nke anọ,+ ọ dabaara ebo Ịsaka,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. 18 Ala ha ruru Jezril,+ Kesọlọt, Shunem,+
11 Devid na ndị so ya wee bilie n’isi ụtụtụ, ka ha laghachi Filistia. Ma ndị Filistia gawara Jezril.+