1 Samuel 18:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ihe a ka ụmụ nwaanyị ndị a na-enwe aṅụrị na-agụ n’egwú: “Sọl egbuola puku kwuru puku,Devid egbuokwala iri puku kwuru iri puku.”+ 1 Samuel 21:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị na-ejere Ekish ozi wee sị ya: “Onye a ọ́ bụghị Devid bụ́ eze ala ya? Ọ́ bụghị ya bụ onye ha ji maka ya na-agba egwú, na-agụkwa egwú, sị,‘Sọl egbuola puku kwuru puku,Devid egbuokwala iri puku kwuru iri puku’?”+
7 Ihe a ka ụmụ nwaanyị ndị a na-enwe aṅụrị na-agụ n’egwú: “Sọl egbuola puku kwuru puku,Devid egbuokwala iri puku kwuru iri puku.”+
11 Ndị na-ejere Ekish ozi wee sị ya: “Onye a ọ́ bụghị Devid bụ́ eze ala ya? Ọ́ bụghị ya bụ onye ha ji maka ya na-agba egwú, na-agụkwa egwú, sị,‘Sọl egbuola puku kwuru puku,Devid egbuokwala iri puku kwuru iri puku’?”+