1 Samuel 21:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ụbọchị ahụ, Devid gbawakwara ọsọ ọ nọ na-agba+ n’ihi Sọl. O mechara gbakwuru Ekish eze Gat.+ 1 Samuel 27:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Devid na narị ụmụ nwoke isii (600)+ so ya wee gakwuru Ekish+ nwa Meyọk, eze Gat.