1 Samuel 28:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Devid asị Ekish: “Ị ma nnọọ ihe ohu gị ga-eme.” Ekish asị Devid: “Ọ bụ ya mere m ga-eji họpụta gị ka ị na-eche m nche mgbe niile.”+
2 Devid asị Ekish: “Ị ma nnọọ ihe ohu gị ga-eme.” Ekish asị Devid: “Ọ bụ ya mere m ga-eji họpụta gị ka ị na-eche m nche mgbe niile.”+