Ọnụ Ọgụgụ 15:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 “‘Ma onye* kpachaara anya mehie,+ ma ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa, ọ na-ekwulu Jehova. A ga-egbu ya.* 1 Samuel 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma, ụmụ Ịlaị bụ ndị ọjọọ.+ Ha anaghị atụ egwu Jehova. 1 Samuel 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mmehie ndị ahụ na-eje ozi bịara hie nne n’anya Jehova,+ n’ihi na o nweghị ihe ha* ji àjà a na-achụrụ Jehova kpọrọ.
30 “‘Ma onye* kpachaara anya mehie,+ ma ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa, ọ na-ekwulu Jehova. A ga-egbu ya.*
17 Mmehie ndị ahụ na-eje ozi bịara hie nne n’anya Jehova,+ n’ihi na o nweghị ihe ha* ji àjà a na-achụrụ Jehova kpọrọ.