Joshụa 14:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, Joshụa gọziri Keleb nwa Jefune ma kenye ya ala Hebrọn.+ 2 Samuel 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mgbe e mechara, Devid jụrụ Jehova,+ sị: “Ọ̀ bụ m gaa n’otu n’ime obodo ndị dị na Juda?” Jehova asị ya: “Gawa.” Devid asị: “Olee ebe m ga-aga?” Ya asị: “Gaa Hebrọn.”+
2 Mgbe e mechara, Devid jụrụ Jehova,+ sị: “Ọ̀ bụ m gaa n’otu n’ime obodo ndị dị na Juda?” Jehova asị ya: “Gawa.” Devid asị: “Olee ebe m ga-aga?” Ya asị: “Gaa Hebrọn.”+