2 Samuel 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma Mefiboshet bi na Jeruselem, n’ihi na ọ bụ na tebụl eze ka ọ na-eri nri mgbe niile.+ Ọ dakwara ngwọrọ.+ 1 Ihe E Mere 8:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Jonatan mụrụ Merib-bel.*+ Merib-bel amụọ Maịka.+
13 Ma Mefiboshet bi na Jeruselem, n’ihi na ọ bụ na tebụl eze ka ọ na-eri nri mgbe niile.+ Ọ dakwara ngwọrọ.+