2 Samuel 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ish-boshet, nwa Sọl, dị afọ iri anọ mgbe ọ malitere ịchị Izrel. Ọ chịkwara afọ abụọ. Ma, ndị Juda kwadoro Devid.+
10 Ish-boshet, nwa Sọl, dị afọ iri anọ mgbe ọ malitere ịchị Izrel. Ọ chịkwara afọ abụọ. Ma, ndị Juda kwadoro Devid.+