Jenesis 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye ọ bụla gburu mmadụ, mmadụ ga-egbu ya,*+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.+ Ọpụpụ 21:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “A ga-egbu onye ọ bụla kụgburu mmadụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 35:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “‘Ma ọ bụrụ na ọ kụrụ ya ígwè, ya anwụọ, o gburu mmadụ.* A ga-egburịrị onye ahụ gburu mmadụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 35:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 “‘A ga-egbu onye ọ bụla gburu mmadụ*+ ma ndị akaebe gbaa akaebe na o gburu mmadụ.+ Ma, a gaghị egbu mmadụ* ma ọ bụrụ naanị otu onye gbara akaebe.
30 “‘A ga-egbu onye ọ bụla gburu mmadụ*+ ma ndị akaebe gbaa akaebe na o gburu mmadụ.+ Ma, a gaghị egbu mmadụ* ma ọ bụrụ naanị otu onye gbara akaebe.