-
1 Ihe E Mere 18:3, 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ka Hadadiza+ eze Zoba+ nọ na-aga ka o nwetaghachi Osimiri Yufretis,+ Devid nọ ebe dị nso na Hemat+ lụso ya agha, meriekwa ya. 4 Devid jidekwara otu puku (1,000) ụgbọ ịnyịnya Hadadiza, na puku ndị agha ya asaa (7,000) na-agba ịnyịnya nakwa puku ndị agha ya iri abụọ (20,000) ji ụkwụ aga.+ O sekwara ịnyịnya niile na-adọkpụ ụgbọala ha akwara ma e wezụga otu narị (100) n’ime ha ọ hapụrụ.+
-