Diuterọnọmi 7:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ ga-enyefe ndị eze ha n’aka unu.+ Unu ga-ehichapụkwa aha ha n’ụwa.*+ E nweghị onye ga-anọchiri unu ụzọ+ ruo mgbe unu kpochapụrụ ha.+ 2 Samuel 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O dowekwara ndị agha na-eche nche n’Ịdọm. O dowere ha ebe niile n’Ịdọm. Ndị Ịdọm niile ghọkwara ndị ohu Devid.+ Jehova mekwara ka Devid na-emeri n’agha ọ bụla ọ gara.+
24 Ọ ga-enyefe ndị eze ha n’aka unu.+ Unu ga-ehichapụkwa aha ha n’ụwa.*+ E nweghị onye ga-anọchiri unu ụzọ+ ruo mgbe unu kpochapụrụ ha.+
14 O dowekwara ndị agha na-eche nche n’Ịdọm. O dowere ha ebe niile n’Ịdọm. Ndị Ịdọm niile ghọkwara ndị ohu Devid.+ Jehova mekwara ka Devid na-emeri n’agha ọ bụla ọ gara.+