-
1 Ihe E Mere 18:7, 8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Devid bukọkwaara ọta ndị na-ejere Hadadiza ozi, bute ha Jeruselem. Ọta ndị ahụ dị okirikiri, e jikwa ọlaedo mee ha. 8 Devid gakwara Tibhat na Kọn, bụ́ obodo ndị Hadadiza na-achị, buru ọtụtụ ọla kọpa. Ọ bụ ọla kọpa ndị ahụ ka Solomọn ji rụọ otu nnukwu ite mmiri e ji ọla kọpa rụọ a na-akpọ Oké Osimiri.+ O jikwa ha rụọ ogidi nakwa arịa ndị e ji ọla kọpa mee.+
-