2 Samuel 15:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Eze sịkwara Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Gị na Abayata laghachi n’obodo anyị, kpọrọkwanụ Ahimaz nwa gị na Jonatan+ nwa Abayata. Ka ihe gaziekwara unu. 1 Ihe E Mere 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ahaịtọb amụọ Zedọk,+ Zedọk amụọ Ahimaz,+ 1 Ihe E Mere 24:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Devid na Zedọk+ onye si n’agbụrụ Elieza nakwa Ahimelek onye si n’agbụrụ Ịtama kere ụmụ Erọn n’ìgwè n’ìgwè maka ọrụ ha ga na-arụ.
27 Eze sịkwara Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Gị na Abayata laghachi n’obodo anyị, kpọrọkwanụ Ahimaz nwa gị na Jonatan+ nwa Abayata. Ka ihe gaziekwara unu.
3 Devid na Zedọk+ onye si n’agbụrụ Elieza nakwa Ahimelek onye si n’agbụrụ Ịtama kere ụmụ Erọn n’ìgwè n’ìgwè maka ọrụ ha ga na-arụ.