2 Samuel 23:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Benaya,+ nwa Jehoyada, bụ nwoke obi kara.* O mere ọtụtụ ihe na Kabzil.+ O gburu ụmụ nwoke abụọ Ariel onye Moab mụrụ. Ọ bụkwa ya banyere n’olulu mmiri gbuo ọdụm n’otu ụbọchị snoo na-ada.+ 1 Ndị Eze 1:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Eze gwara Zedọk onye nchụàjà, Netan onye amụma, Benaya nwa Jehoyada, nakwa ndị Keretaịt na ndị Peletaịt, ka ha mee ka Solomọn nọdụ n’elu jakị eze.+ 1 Ndị Eze 2:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Eze mekwara Benaya+ nwa Jehoyada onyeisi ndị agha, ya anọchie Joab. O mekwara Zedọk+ onye nchụàjà, ya anọchie Abayata.
20 Benaya,+ nwa Jehoyada, bụ nwoke obi kara.* O mere ọtụtụ ihe na Kabzil.+ O gburu ụmụ nwoke abụọ Ariel onye Moab mụrụ. Ọ bụkwa ya banyere n’olulu mmiri gbuo ọdụm n’otu ụbọchị snoo na-ada.+
44 Eze gwara Zedọk onye nchụàjà, Netan onye amụma, Benaya nwa Jehoyada, nakwa ndị Keretaịt na ndị Peletaịt, ka ha mee ka Solomọn nọdụ n’elu jakị eze.+
35 Eze mekwara Benaya+ nwa Jehoyada onyeisi ndị agha, ya anọchie Joab. O mekwara Zedọk+ onye nchụàjà, ya anọchie Abayata.