2 Samuel 15:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Eze na ndị niile na-ejere ya ozi so na-aga, ma ndị Keretaịt niile ma ndị Peletaịt*+ niile, ma narị ụmụ nwoke isii (600) bụ́ ndị Gat.+ Ha niile so eze na-aga, ya ana-eleru ha anya. 2 Samuel 20:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, ndị agha Joab,+ ndị Keretaịt, ndị Peletaịt,*+ na ndị dike niile chụwara ya. Ha si na Jeruselem pụọ, chụrụ Shiba nwa Bikraị gawa.
18 Eze na ndị niile na-ejere ya ozi so na-aga, ma ndị Keretaịt niile ma ndị Peletaịt*+ niile, ma narị ụmụ nwoke isii (600) bụ́ ndị Gat.+ Ha niile so eze na-aga, ya ana-eleru ha anya.
7 N’ihi ya, ndị agha Joab,+ ndị Keretaịt, ndị Peletaịt,*+ na ndị dike niile chụwara ya. Ha si na Jeruselem pụọ, chụrụ Shiba nwa Bikraị gawa.