Diuterọnọmi 31:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Unu atụla ha egwu, unu atụkwala ha ụjọ,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-aga. Ọ gaghị ahapụ unu, ọ gaghịkwa agbakụta unu azụ.”+
6 Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Unu atụla ha egwu, unu atụkwala ha ụjọ,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-aga. Ọ gaghị ahapụ unu, ọ gaghịkwa agbakụta unu azụ.”+