2 Samuel 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe Devid si Hebrọn lọta Jeruselem, o nwetakwuru ndị iko,+ lụkwuokwa ụmụ nwaanyị. Ọ mụtakwukwara ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị.+ 2 Samuel 15:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Eze na ndị ezinụlọ ya niile wee pụwa, ma ọ hapụrụ ụmụ nwaanyị iri, bụ́ ndị iko ya,+ ka ha na-elekọta ụlọ.*
13 Mgbe Devid si Hebrọn lọta Jeruselem, o nwetakwuru ndị iko,+ lụkwuokwa ụmụ nwaanyị. Ọ mụtakwukwara ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị.+
16 Eze na ndị ezinụlọ ya niile wee pụwa, ma ọ hapụrụ ụmụ nwaanyị iri, bụ́ ndị iko ya,+ ka ha na-elekọta ụlọ.*