2 Samuel 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Sọl nwere iko nwaanyị aha ya bụ Rizpa,+ nwa Eya. Ish-boshet+ mechakwara sị Abna: “Gịnị mere gị na iko nna m ji dinaa?”+ 1 Ndị Eze 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Eze Solomọn asị nne ya: “Gịnị mere i ji na-arịọ m ka m kpọrọ Abishag nwaanyị Shunem kpọnye Adọnaịja? Rịọkwuonụ m ka m hapụrụ ya ọchịchị+ maka na ọ bụ ya tọrọ m,+ nakwa maka na Abayata onye nchụàjà na Joab+ nwa Zeruya+ na-akwado ya.”
7 Sọl nwere iko nwaanyị aha ya bụ Rizpa,+ nwa Eya. Ish-boshet+ mechakwara sị Abna: “Gịnị mere gị na iko nna m ji dinaa?”+
22 Eze Solomọn asị nne ya: “Gịnị mere i ji na-arịọ m ka m kpọrọ Abishag nwaanyị Shunem kpọnye Adọnaịja? Rịọkwuonụ m ka m hapụrụ ya ọchịchị+ maka na ọ bụ ya tọrọ m,+ nakwa maka na Abayata onye nchụàjà na Joab+ nwa Zeruya+ na-akwado ya.”