2 Samuel 7:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma n’abalị ụbọchị ahụ, Jehova gwara Netan, sị: 5 “Gaa gwa Devid ohu m, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “Ọ̀ bụ gị ga-arụrụ m ụlọ m ga-ebi?+ 2 Samuel 12:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova wee zie Netan+ ka ọ gakwuru Devid. Ya agakwuru ya,+ sị ya: “E nwere ụmụ nwoke abụọ nọ n’otu obodo. Otu bụ ọgaranya, nke ọzọ abụrụ ogbenye. 1 Ndị Eze 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma, Zedọk+ onye nchụàjà, Benaya+ nwa Jehoyada, Netan+ onye amụma, Shimiaị,+ Riaị, nakwa ndị dike bụ́ ndị agha Devid+ anaghị akwado ya.
4 Ma n’abalị ụbọchị ahụ, Jehova gwara Netan, sị: 5 “Gaa gwa Devid ohu m, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “Ọ̀ bụ gị ga-arụrụ m ụlọ m ga-ebi?+
12 Jehova wee zie Netan+ ka ọ gakwuru Devid. Ya agakwuru ya,+ sị ya: “E nwere ụmụ nwoke abụọ nọ n’otu obodo. Otu bụ ọgaranya, nke ọzọ abụrụ ogbenye.
8 Ma, Zedọk+ onye nchụàjà, Benaya+ nwa Jehoyada, Netan+ onye amụma, Shimiaị,+ Riaị, nakwa ndị dike bụ́ ndị agha Devid+ anaghị akwado ya.