1 Samuel 16:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jesi kpọtakwara Shama,+ ma Samuel sịrị: “Ọ bụghịkwa onye a ka Jehova họọrọ.” 1 Ihe E Mere 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jesi amụọ Elayab bụ́ ọkpara ya, na Abinadab+ nwa ya nke abụọ, Shimia nwa ya nke atọ,+