-
Ndị Ikpe 20:5, 6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ndị bi na* Gibia wee chọrọ m bịa ma gbaa ụlọ m nọ na ya gburugburu n’abalị. Ọ bụ m ka ha chọrọ igbu, ma ha dinara iko m nwaanyị n’ike, o wee nwụọ.+ 6 M wee buru ozu iko m nwaanyị gburie ma ziga ha otu ibé otu ibé n’ala niile Izrel ketara,+ n’ihi na ha mere ihe na-eme ihere na ihe na-asọ oyi n’Izrel.
-