2 Samuel 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ụmụ Zeruya+ atọ ndị nwoke nọ ebe ahụ. Ha bụ Joab,+ Abishaị,+ na Asahel.+ Asahel na-awụ ọsọ ka ele. 1 Ihe E Mere 2:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ozem nwa ya nke isii, na Devid+ nwa ya nke asaa. 16 Ụmụnne ha ndị nwaanyị bụ Zeruya na Abigel.+ Ụmụ Zeruya dị atọ. Ha bụ, Abishaị,+ Joab,+ na Asahel.+
18 Ụmụ Zeruya+ atọ ndị nwoke nọ ebe ahụ. Ha bụ Joab,+ Abishaị,+ na Asahel.+ Asahel na-awụ ọsọ ka ele.
15 Ozem nwa ya nke isii, na Devid+ nwa ya nke asaa. 16 Ụmụnne ha ndị nwaanyị bụ Zeruya na Abigel.+ Ụmụ Zeruya dị atọ. Ha bụ, Abishaị,+ Joab,+ na Asahel.+