Diuterọnọmi 6:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu.+ Ọ bụ ya ka ị ga-efe.+ Ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji aṅụ iyi.+ Ekliziastis 8:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 maka na a naghị agbagha okwu eze agbagha.+ Ònye nwere ike ịsị ya: ‘Gịnị ka ị na-eme?’”
13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu.+ Ọ bụ ya ka ị ga-efe.+ Ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji aṅụ iyi.+