2 Samuel 14:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Nwaanyị ahụ asị ya: “Gịnịzi mere i ji mee ihe ga-akpatara ndị Chineke nsogbu?+ Eze, ebe ọ bụ na i kweghị akpọlata nwa gị ị chụpụrụ achụpụ, i jirila ọnụ gị maa onwe gị ikpe ugbu a.+
13 Nwaanyị ahụ asị ya: “Gịnịzi mere i ji mee ihe ga-akpatara ndị Chineke nsogbu?+ Eze, ebe ọ bụ na i kweghị akpọlata nwa gị ị chụpụrụ achụpụ, i jirila ọnụ gị maa onwe gị ikpe ugbu a.+