2 Samuel 18:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe Absalọm dị ndụ, o buuru otu ogidi gwunyere ya onwe ya na Ndagwurugwu Eze.+ Ọ sịrị: “Amụtaghị m nwa nwoke ga na-aza aha m.”+ Ọ gụkwara ogidi ahụ aha ya. Ruokwa taa, a na-akpọ ya Ihe E Ji Echeta Absalọm.
18 Mgbe Absalọm dị ndụ, o buuru otu ogidi gwunyere ya onwe ya na Ndagwurugwu Eze.+ Ọ sịrị: “Amụtaghị m nwa nwoke ga na-aza aha m.”+ Ọ gụkwara ogidi ahụ aha ya. Ruokwa taa, a na-akpọ ya Ihe E Ji Echeta Absalọm.