-
2 Samuel 16:21, 22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Ahitofel asị Absalọm: “Gaa ka gị na ndị iko nna gị, ndị ọ hapụrụ ka ha lekọtawa ụlọ,*+ dinaa.+ Ọ bụrụkwa na ndị Izrel niile anụ na i mere ihe a nakwa na ị kparịala nna gị, obi ga-esikwu ndị na-akwado gị ike.” 22 Ha wee maara Absalọm ụlọikwuu n’elu ụlọ.+ Absalọm na ndị iko nna ya ana-edina+ n’ihu ndị Izrel niile.+
-