14 E nwere otu obere obodo mmadụ ole na ole bi na ya. Otu eze siri ike bịara iluso obodo a ọgụ. Ọ gbara ya gburugburu ma rụọ mgbidi dị elu ọ ga-eji nọchibido ya. 15 E nwere otu nwoke ma ihe bi n’obodo a, ma ọ bụ ogbenye. O ji amamihe o nwere napụta obodo a. Ma e nweghị onye chetara ogbenye a.+