1 Ndị Eze 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ahaịsha bụ onye na-elekọta obí eze. Adọnaịram+ nwa Abda bụkwa onyeisi ndị eze manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ.+ 1 Ndị Eze 12:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Eze Rehoboam ziri Adoram,+ onye na-elekọta ndị eze manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ, ka ọ gaa hụ ndị Izrel, ma ha ji nkume tụgbuo ya. Eze Rehoboam jisiri ike rịgoro n’ụgbọ ịnyịnya ya gbalaa Jeruselem.+
6 Ahaịsha bụ onye na-elekọta obí eze. Adọnaịram+ nwa Abda bụkwa onyeisi ndị eze manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ.+
18 Eze Rehoboam ziri Adoram,+ onye na-elekọta ndị eze manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ, ka ọ gaa hụ ndị Izrel, ma ha ji nkume tụgbuo ya. Eze Rehoboam jisiri ike rịgoro n’ụgbọ ịnyịnya ya gbalaa Jeruselem.+