2 Samuel 17:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Hushaị mechara gwa Zedọk na Abayata+ bụ́ ndị nchụàjà, sị: “Lekwa lekwa ihe Ahitofel gwara Absalọm na ndị okenye Izrel mee, ma lekwa lekwa ihe m gwara ha mee. 2 Samuel 19:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Eze Devid ziri Zedọk+ na Abayata+ bụ́ ndị nchụàjà ozi, sị: “Gwanụ ndị okenye Juda,+ sị, ‘Ebo ndị ọzọ niile n’Izrel eziela eze ka ọ lọta n’ụlọ ya. Gịnị mere ununwa ga-eji bụrụ ndị ikpeazụ ga-ezi eze ka ọ lọta n’ụlọ ya? 1 Ndị Eze 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Benaya+ nwa Jehoyada bụ onyeisi ndị agha. Zedọk na Abayata+ bụ ndị nchụàjà.
15 Hushaị mechara gwa Zedọk na Abayata+ bụ́ ndị nchụàjà, sị: “Lekwa lekwa ihe Ahitofel gwara Absalọm na ndị okenye Izrel mee, ma lekwa lekwa ihe m gwara ha mee.
11 Eze Devid ziri Zedọk+ na Abayata+ bụ́ ndị nchụàjà ozi, sị: “Gwanụ ndị okenye Juda,+ sị, ‘Ebo ndị ọzọ niile n’Izrel eziela eze ka ọ lọta n’ụlọ ya. Gịnị mere ununwa ga-eji bụrụ ndị ikpeazụ ga-ezi eze ka ọ lọta n’ụlọ ya?