1 Ndị Eze 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ka ihe a na-eme, Adọnaịja+ nwa Hagit nọ na-ebuli onwe ya elu, na-asị: “Ọ bụ m ga-abụ eze.” O nwetara otu ụgbọ ịnyịnya na ndị na-agba ịnyịnya, nwetakwa ndị nche iri ise.*+
5 Ka ihe a na-eme, Adọnaịja+ nwa Hagit nọ na-ebuli onwe ya elu, na-asị: “Ọ bụ m ga-abụ eze.” O nwetara otu ụgbọ ịnyịnya na ndị na-agba ịnyịnya, nwetakwa ndị nche iri ise.*+