Ndị Ikpe 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi ya, ndị Izrel niile ndị si na Dan+ ruo Bia-shiba nakwa ndị si na Gilied+ pụtara ma jiri otu obi zukọta* na Mizpa+ n’ihu Jehova. 2 Samuel 24:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Eze wee gwa Joab+ ya na ya nọ, onye bụ́kwa onyeisi ndị agha, sị: “Biko, gagharịanụ n’ebo niile n’Izrel, malite na Dan ruo Bia-shiba,+ debanụ aha ndị mmadụ n’akwụkwọ, ka m mara ole ndị Izrel dị.”
20 N’ihi ya, ndị Izrel niile ndị si na Dan+ ruo Bia-shiba nakwa ndị si na Gilied+ pụtara ma jiri otu obi zukọta* na Mizpa+ n’ihu Jehova.
2 Eze wee gwa Joab+ ya na ya nọ, onye bụ́kwa onyeisi ndị agha, sị: “Biko, gagharịanụ n’ebo niile n’Izrel, malite na Dan ruo Bia-shiba,+ debanụ aha ndị mmadụ n’akwụkwọ, ka m mara ole ndị Izrel dị.”