25 Sọl asị ha: “Gwanụ Devid sị, ‘Eze achọghị ka i nye ya ego isi nwaanyị.+ Naanị ihe ọ chọrọ bụ otu narị (100) apị́+ ndị Filistia, ka eze si otú ahụ megwara ndị iro ya ihe ha mere ya.’” Ma nkata Sọl nọ na-akpa bụ ka ndị Filistia gbuo Devid.
27 ya na ndị agha ya gara gbuo narị ụmụ nwoke ndị Filistia abụọ (200). Devid wetakwaara eze apị́ ha niile, ka ya na eze gọọ ọgọ. N’ihi ya, Sọl kpọnyere ya Maịkal nwa ya nwaanyị ka ọ lụwa.+