20 Samuel gwaziri ebo niile n’Izrel ka ha na-abịa nso+ n’ebo n’ebo, ha ana-abịa, Chineke ahọrọ ebo Benjamin.+ 21 Ọ gwakwara ebo Benjamin ka ha bịa nso n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ha abịa, Chineke ahọrọ ezinụlọ Mata. N’ikpeazụ, Chineke họọrọ Sọl nwa Kish.+ Ma, mgbe ha chọwara ya, ha ahụghị ya.