-
2 Samuel 2:22, 23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Abna gwakwara Asahel ọzọ, sị: “Kwụsị ịchụ m, ma ọ́ bụghị ya, m ga-egbu gị. M gbuo gị, oleezi ihu m ga-eji na-ele Joab nwanne gị?” 23 Ma ọ jụrụ ịkwụsị. Abna wee maa ya isi ube n’afọ,+ ube ahụ esi ya n’azụ pụta, ya adaa, nwụọkwa ozugbo. Onye rute ebe ahụ ọ dara nwụọ, ya akwụsị, nọtụ obere, gawakwa.
-