1 Ihe E Mere 2:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ozem nwa ya nke isii, na Devid+ nwa ya nke asaa. 16 Ụmụnne ha ndị nwaanyị bụ Zeruya na Abigel.+ Ụmụ Zeruya dị atọ. Ha bụ, Abishaị,+ Joab,+ na Asahel.+
15 Ozem nwa ya nke isii, na Devid+ nwa ya nke asaa. 16 Ụmụnne ha ndị nwaanyị bụ Zeruya na Abigel.+ Ụmụ Zeruya dị atọ. Ha bụ, Abishaị,+ Joab,+ na Asahel.+