Ekliziastis 2:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M rụrụ nnukwu ọrụ dị iche iche.+ M rụụrụ onwe m ọtụtụ ụlọ.+ M kọọrọ onwe m ọtụtụ ubi vaịn.+ 5 M kọọrọ onwe m ọtụtụ ubi, rụọkwa ọmarịcha ogige dị iche iche. M kụkwara ụdị osisi niile na-amị mkpụrụ n’ime ha.
4 M rụrụ nnukwu ọrụ dị iche iche.+ M rụụrụ onwe m ọtụtụ ụlọ.+ M kọọrọ onwe m ọtụtụ ubi vaịn.+ 5 M kọọrọ onwe m ọtụtụ ubi, rụọkwa ọmarịcha ogige dị iche iche. M kụkwara ụdị osisi niile na-amị mkpụrụ n’ime ha.