Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 4:2-5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 O jikwa ọla kpụọ otu nnukwu ite a na-akpọ Oké Osimiri.*+ Ọ dị okirikiri. Isi n’otu akụkụ ọnụ ya ruo n’akụkụ ọnụ ya nke ọzọ dị kubit iri. Ogo ya dị kubit ise. E jirikwa eriri e ji atụ̀ ihe tụọ gburugburu ya,+ ọ dị kubit iri atọ. 3 N’okpuru ebe ọnụ ya gbaa gburugburu, e nwere ihe ndị yiri afụfa ọhịa e ji chọọ ya mma.+ Iri dị n’otu kubit nke ọ bụla, gbaa Oké Osimiri ahụ gburugburu. Ihe ndị ahụ yiri afụfa ọhịa dị n’ahịrị abụọ. A kpụkwara ha n’ahụ́ Oké Osimiri ahụ. 4 A dọkwasịrị Oké Osimiri ahụ n’elu oké ehi iri na abụọ+ e ji ọla kọpa kpụọ. Atọ chere ihu n’ebe ugwu, atọ echee ihu n’ebe ọdịda anyanwụ, atọ echee ihu n’ebe ndịda, atọ echeekwa ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ. Oké Osimiri ahụ dọkwa n’elu ha. Ha niile dụnyekwara úkwù n’okpuru Oké Osimiri ahụ. 5 Igbidi ya hà ka uhiè ọbụ aka mmadụ.* A rụrụ ọnụ ya ka ọ dị ka ọnụ iko, otú okooko lili na-adị. Mmiri na-eju ya na-adị puku bat* atọ (3,000).

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya