1 Ndị Eze 7:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 O jikwa ọla kọpa rụọ ihe iri e ji ebu ihe.*+ Nke ọ bụla n’ime ha dị kubit iri n’ogologo nakwa kubit anọ n’obosara. Ogo ha dịkwa kubit atọ.
27 O jikwa ọla kọpa rụọ ihe iri e ji ebu ihe.*+ Nke ọ bụla n’ime ha dị kubit iri n’ogologo nakwa kubit anọ n’obosara. Ogo ha dịkwa kubit atọ.