Ọpụpụ 37:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 O wee jiri osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà insens.+ O nwere akụkụ anọ há nhata. Ọ dị otu kubit n’ogologo, otu kubit n’obosara, na kubit abụọ n’ịdị elu. A rụkọtara ahụ́ ya na mpi ndị dị na ya ka ha bụrụ otu.+
25 O wee jiri osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà insens.+ O nwere akụkụ anọ há nhata. Ọ dị otu kubit n’ogologo, otu kubit n’obosara, na kubit abụọ n’ịdị elu. A rụkọtara ahụ́ ya na mpi ndị dị na ya ka ha bụrụ otu.+