1 Ndị Eze 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 E nwere ihe ndị a tụrụ n’ahụ́ osisi sida ndị e ji rụọ ụlọ ahụ dị n’ime. Ha bụ ihe ndị yiri afụfa ọhịa+ nakwa okooko osisi.+ E ji osisi sida machie ahụ́ ụlọ ahụ niile, nke na a naghị ahụ nkume ndị e ji rụọ ya anya.
18 E nwere ihe ndị a tụrụ n’ahụ́ osisi sida ndị e ji rụọ ụlọ ahụ dị n’ime. Ha bụ ihe ndị yiri afụfa ọhịa+ nakwa okooko osisi.+ E ji osisi sida machie ahụ́ ụlọ ahụ niile, nke na a naghị ahụ nkume ndị e ji rụọ ya anya.