2 Samuel 6:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Otú a ka ha si bubata Igbe Jehova ma dọsa ya n’ebe ọ ga na-adị n’ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya.+ E mechaa, Devid chụụrụ Jehova àjà+ a na-esu ọkụ+ na àjà udo.+
17 Otú a ka ha si bubata Igbe Jehova ma dọsa ya n’ebe ọ ga na-adị n’ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya.+ E mechaa, Devid chụụrụ Jehova àjà+ a na-esu ọkụ+ na àjà udo.+