27 O busara cherob ndị ahụ+ n’ụlọ dị n’ime.* Nku cherob ndị ahụ gbasara agbasa nke na nku nke otu cherob na-emetụ n’otu akụkụ ahụ́ ụlọ ahụ, nku cherob nke ọzọ ana-emetụkwa n’akụkụ nke ọzọ n’ahụ́ ụlọ ahụ. Nku ha nke ọzọ na-emetụkwa ibe ha n’ebe etiti ụlọ ahụ.