Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 34:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Ya na Jehova nọgidere n’ebe ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. O righị nri ọ bụla, ọ ṅụghịkwa mmiri ọ bụla.+ O dekwara ihe ndị e kwuru n’ọgbụgba ndụ a, bụ́ Iwu Iri ahụ,* ná mbadamba nkume ndị ahụ.+

  • Diuterọnọmi 9:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Mgbe m gbagoro n’ugwu ịnata mbadamba nkume abụọ ahụ,+ ya bụ, mbadamba nkume ndị e dere ihe Jehova kwuru mgbe unu na ya gbara ndụ,+ m nọgidere n’ugwu ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị.+ Erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri.

  • Diuterọnọmi 31:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 “Werenụ akwụkwọ Iwu a+ dowe n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu. Ọ ga-abụ ihe akaebe a ga-eji ekpe unu ikpe.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya