Levitikọs 26:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 M ga-ata unu ahụhụ ka unu kwụsị ime isi ike, kwụsịkwa ịdị mpako. M ga-emekwa ka eluigwe unu dị ka ígwè,*+ meekwa ka ala unu dị ka ọla kọpa.* Diuterọnọmi 28:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mbara igwe unu ga-adị ka ọla kọpa,* ala unu ga-adịkwa ka ígwè.*+
19 M ga-ata unu ahụhụ ka unu kwụsị ime isi ike, kwụsịkwa ịdị mpako. M ga-emekwa ka eluigwe unu dị ka ígwè,*+ meekwa ka ala unu dị ka ọla kọpa.*