-
2 Ihe E Mere 6:12, 13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Solomọn bịaziri guzoro n’ihu ebe ịchụàjà Jehova, n’ihu ndị Izrel niile, gbasaa aka ya abụọ.+ 13 (Solomọn adịla mbụ jiri ọla kọpa rụọ ihe dị elu a na-eguzo ekwu okwu ma dọsa ya n’etiti ogige ụlọ ahụ.+ Ogologo ya dị kubit* ise, obosara ya adị kubit ise, ma ogo ya dị kubit atọ. Solomọn guzokwa n’elu ihe ahụ.) O gburu ikpere n’ala n’ihu ndị Izrel niile, gbasaa aka ya abụọ chee ha n’eluigwe.+
-