Diuterọnọmi 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova wee sị m, ‘Gaa duru ndị a. Kwadebe ka unu pụọ, ka ha wee banye weghara ala m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi na m ga-enye ha.’+ Joshụa 21:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 O nweghị otu n’ime ọmarịcha nkwa niile Jehova kwere ndị Izrel nke na-emezughị. Ha niile mezuchara.+
11 Jehova wee sị m, ‘Gaa duru ndị a. Kwadebe ka unu pụọ, ka ha wee banye weghara ala m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi na m ga-enye ha.’+
45 O nweghị otu n’ime ọmarịcha nkwa niile Jehova kwere ndị Izrel nke na-emezughị. Ha niile mezuchara.+