Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 28:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 “Ma ọ bụrụ na unu egeghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu ma lezie anya na-edebe iwu ya niile, na-emekwa ihe ndị o kpebiri bụ́ ndị m na-agwa unu taa, a ga-abụrịrị unu ọnụ, ihe ọjọọ a niile ga-emekwa unu:+

  • Diuterọnọmi 28:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Mbara igwe unu ga-adị ka ọla kọpa,* ala unu ga-adịkwa ka ígwè.*+

  • Jeremaya 14:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 N’ime arụsị na-abaghị uru mba dị iche iche na-efe, ò nwere nke ga-emeli ka mmiri zoo,

      Ka eluigwe ọ̀ ga-emeli ka mmiri zoo n’onwe ya?

      Jehova bụ́ Chineke anyị, ọ́ bụghị naanị gị ga-emeli ka mmiri zoo?+

      Anyị nwere olileanya n’ebe ị nọ,

      N’ihi na ọ bụ naanị gị ga-emeli ihe a niile.

  • Luk 4:25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 Dị ka ihe atụ, n’eziokwu, ana m asị unu: N’oge Ịlaịja dị ndụ, e nwere ọtụtụ ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ n’Izrel mgbe e mechiri eluigwe ka mmiri ghara izo afọ atọ na ọnwa isii, nke mere ka oké ụnwụ daa n’ala a niile.+

  • Jems 5:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ịlaịja bụ mmadụ ibe anyị, ma o kpesiri ekpere ike ka mmiri ghara izo. Mmiri ezoghịkwa ruo afọ atọ na ọnwa isii.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya